Anayo Dioha – Mbuli Elu Dịgara Ahịa Anọ Ụbọchị Anọ | Igbo Translation
Anayo Dioha
Mbuli Elu Dịgara Ahịa Anọ Ụbọchị Anọ
Translated by Anayo Dioha
Dịka oge dum si agbara egwu agafe ahọ ndị ọcha,
Ị na-ewete agba ụtọ n'ime ụbọchị izu-ụka m niile:
Spring, Summer, Autumn, Winter;
Eke, Orie, Afọ, Nkwọ!
Anayo Dioha bụ onye ọka ikpe na onye ode akwụkwọ na obodo Naijiria. Abụ ntule-uche ya dinegasị n'ihu nsape intanetị nakwazị na akwụkwọ nke ndị The New Verse News, Queen's Quarterly, Password: Journal of Very Short Poetry, The Literary Cocktail Magazine, WordSwell Journal, Kalahari Review na ebe ndị ọzọ. O ji akara mmụta PhD na Law site na Mahadum Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu.
The original poem, "Ode to the Four Market Days" by Anayo Dioha is featured in Japa Fire: An Anthology of Poems on African and African Diasporic Migration (CivicLeicester, 2024) and is accessible here.
Mbuli Elu Dịgara Ahịa Anọ Ụbọchị Anọ
Translated by Anayo Dioha
Dịka oge dum si agbara egwu agafe ahọ ndị ọcha,
Ị na-ewete agba ụtọ n'ime ụbọchị izu-ụka m niile:
Spring, Summer, Autumn, Winter;
Eke, Orie, Afọ, Nkwọ!
Anayo Dioha bụ onye ọka ikpe na onye ode akwụkwọ na obodo Naijiria. Abụ ntule-uche ya dinegasị n'ihu nsape intanetị nakwazị na akwụkwọ nke ndị The New Verse News, Queen's Quarterly, Password: Journal of Very Short Poetry, The Literary Cocktail Magazine, WordSwell Journal, Kalahari Review na ebe ndị ọzọ. O ji akara mmụta PhD na Law site na Mahadum Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu.
Comments
Post a Comment